Akpene Diata Hoggar

Onye ọchụnta ego Ghana, blọgụ na ihe nlereanya
Akpene Diata Hoggar
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Ebe ọmụmụAkatsi Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye asọmpi ịma mma Dezie
ebe agụmakwụkwọAshesi University Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2016 Dezie
mmeriMiss Universe Ghana Dezie

Akpene Diata Hoggar bụ onye ọchụnta ego nke Ghana, onye na-ede blọgụ, onye na-elekọta mmadụ na onye nlereanya. Na 2018, ọ nọchitere anya mpaghara Brong-Ahafo na asọmpi Miss Universe Ghana wee merie, nke a nyere ya ohere ịnọchite anya Ghana n'otu asọmpi ahụ na ọkwa mba ụwa na Bangkok, Thailand. [1] [2] [3] [4] [5] [6] [7]

Akpene Diata Hoggar
Born
Akpene Diata Hoggar

NationalityGhanaian
Other namesSun Diata
Alma materAshesi University
Occupation
  • Model
  • Entrepreneur
  • Travel blogger
Years active2016 – present

Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ dezie

A mụrụ Akpene ma zụlite ya na Akatsi na mpaghara Volta nke Ghana. [8] Ọ gara mahadum Ashesi ebe ọ gụrụ Management Information System. [9] [10]

Ọrụ dezie

Tupu ya emeri asọmpi Miss Universe Ghana, ọ sonyere na-asọmpi nke Model Face nke Ghana. [11] Ya na onye otu ya Setor Nyendu mebere Creatives Anonymous Gh, ntuziaka ọrụ okike maka ndị ntorobịa Africa. Ọ bụ onye ndụmọdụ tọrọ ntọala Sundiata Studios, ụlọ ọrụ dijitalụ na-egosiputa ihe gbasara ibi ndụ. Akpene eguzobela Peer Relief, atụmatụ gbadoro ụkwụ na ntorobịa nke na-achọ iweta mmata ahụike uche n'ihu ọha nakwa na nlebara anya obodo. [12] Akpene bụkwa onye na-ede blọgụ njem na ụdị ndụ. [13]

Akpene agaala ọtụtụ ihe ngosi nke obodo na mba ụwa dị ka ihe nlereanya gụnyere Fashion for Peace Fashion Show na Paris Peace Forum 2018. [14] Akpene kwenyere n'ịkwalite ọgbọ ụmụ agbọghọ na-esote n'Africa, ọzọ kwa ahụmahụ ya dị ka nwanyị na teknụzụ ozi edugawo ya n'ọrụ ọhụrụ ya nke a na-akpọ DSKVRD (Discover Yourself, Discover Your Purpose). Mmemme ahụ na-agba ụmụ agbọghọ nọ n'obodo ndị na-enweghị ihe ọ bụla ume ka ha malite ịchọpụta onwe ha site na imepụta ihe, ịkọ akụkọ na nka dijitalụ. [15]

Ebensidee dezie

  1. Check out 8 gorgeous photos of Miss Universe Ghana 2018 (en-US). www.pulse.com.gh (2018-09-17). Retrieved on 2019-10-05.
  2. Akpene Hoggar is Miss Universe Ghana ’18. www.graphic.com.gh. Retrieved on 2019-10-05.
  3. Davis. Miss Universe Ghana-2018, Akpene Diata Hoggar in Thailand to make nation proud | Business & Financial Times Online (en-US). Archived from the original on 2020-05-20. Retrieved on 2019-10-05.
  4. Lamptey (2018-09-17). Akpene Hoggar stands tall as she emerges winner of Miss Universe Ghana 2018 (en). Yen.com.gh – Ghana news.. Retrieved on 2019-10-05.
  5. Akpene Hoggar set to dazzle at Miss Universe 2018 final tonight (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-10-05.
  6. Ghana’s Diata Hoggar turns heads with costume at Miss Universe 2018 – The Chronicle (en-US). Archived from the original on 2018-12-12. Retrieved on 2019-10-05.
  7. Debrah (2018-12-11). Ghana's Diata Hoggar turns head with national costume at Miss Universe 2018 (en-US). AmeyawDebrah.com. Retrieved on 2019-10-05.
  8. Miss Universe Ghana Organization (en-US). Miss Universe Ghana Organization. Archived from the original on 2018-12-23. Retrieved on 2019-10-05.
  9. Photos: Akpene Diata Hoggar crowned Miss Universe Ghana 2018. www.myjoyonline.com. Retrieved on 2019-10-05.
  10. Acquah. Akpene Diata Hoggar wins 2018 Miss Universe Ghana (en-US). kasapafmonline.com. Retrieved on 2019-10-05.
  11. Akpene Diata Hoggar Wins Miss Universe Ghana 2018 (en). Modern Ghana. Retrieved on 2019-11-13.
  12. Rawlings commends Miss Universe-Ghana for developing talents of young women (en-gb). Graphic Online (2018-11-28). Retrieved on 2019-11-13.
  13. Meet Akpene Diata Hoggar, Miss Universe Ghana 2018 = Photos. www.peacefmonline.com. Retrieved on 2019-10-05.
  14. Adjei (2018-11-15). Miss Universe, others model for peace (en-US). daily Heritage. Archived from the original on 2019-11-13. Retrieved on 2019-11-13.
  15. Project to train girls in ICT launched (en-gb). Graphic Online (2019-06-19). Retrieved on 2019-11-13.

Njikọ mpụga dezie

Àtụ:S-start Àtụ:S-ach Àtụ:S-bef Àtụ:S-ttl Àtụ:S-aft Àtụ:S-end