Akoto Ampaw
Anthony Akoto Ampaw (1950 - 20 Ọktoba 2023), nke a makwaara dị ka Sheey Sheey, bụ onye ọka iwu Ghana na onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ. [1] Ọ bụ onye isi nke ndị ọka iwu na-agbachitere mmeri Onye isi ala Nana Addo Dankwa Akufo-Addo na ntuli aka onye isi ala nke 2020 na Ụlọikpe Kasị Elu nke Ghana. [1][2]
Anthony Akoto Ampaw | |
---|---|
Lead Counsel for President Akufo-Addo: 2020 Election Petition. | |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
Personal details | |
Born | Anthony Akoto Ampaw Àtụ:Birth-date Hohoe, Gold Coast (now Ghana) |
Died | 20 Ọktoba 2023 Accra, Ghana | (aged 72–73)
Relatives | Princess Consolata Akoto Ampaw (sister, deceased), Annette Akoto Ampaw (sister, deceased), Michael Akoto Ampaw, Bernard Akoto Ampaw, Dr. Ako Akoto Ampaw and four others |
Residence | Kaneshie, Accra |
Education | University of Ghana |
Alma mater | |
Occupation | Lawyer and human rights activist |
Agụmakwụkwọ
dezieAkoto Ampaw gụrụ LL.B na Mahadum Ghana na 1973 ma bụrụkwa onye gụchara na ụlọ akwụkwọ iwu Ghana na 1993.[2]
Onye ọka iwu nwụrụ anwụ Akoto Ampaw nwụrụ na Mahadum Ghana Medical Center (UGMC) na 20th October 2023. Ememe otu izu nke Ampaw na 5th Nọvemba 2023 na ebe obibi Akoto- Ampaw, North Keneshie, n'akụkụ ụlọ ọgwụ Holy Trinity dị na Accra. [3][4][5][6]
Ntụaka
dezie- Dartfah Frimpong, Enoch(20 oktoba 2023). " Onye ọka iwu Ghana kacha Anthony Akoto Ampaw na-agafe". Graphic Online.
- "Akoto Ampaw, Biography". www.ghanaweb.com. eweputara 20 oktoba 2023.
- " Lake Akoto Ampaw's emere emume otu izu".Citinewsroom- Comprehensive New in Ghana. 5 Novemba 2023. Eweputara 16 decemba 2023.
- "Ọkaiwu ama ama, Akoto Ampaw kọrọ na anwụọla- My JoyOnline".www.myjoyonline.com. 20 oktoba 2023. Eweputara 16 decemba 2023.
- emmakd(16 decemba 2023)."Akoto Ampaw Ọnọkwara 6. Nartey, Laud(20 oktoba 2023). "Akoto Ampaw bụ ezi ọkaiwu ikike mmadụ Nyaho-Tamakloe/ 3NEWS.COM". 3 news.com. eweputara 16 Decemba 2023.
- ↑ 1.0 1.1 Darfah Frimpong (20 October 2023). Top Ghanaian lawyer Anthony Akoto Ampaw passes on. Graphic Online.
- ↑ 2.0 2.1 Akoto Ampaw, Biography. www.ghanaweb.com. Archived from the original on 21 October 2023. Retrieved on 20 October 2023.
- ↑ Late Akoto Ampaw's one week observance held (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana (2023-11-05). Retrieved on 2023-12-16.
- ↑ Prominent lawyer, Akoto Ampaw reportedly dead - MyJoyOnline (en-US). www.myjoyonline.com (2023-10-20). Retrieved on 2023-12-16.
- ↑ emmakd (2023-12-16). Akoto Ampaw was there for me too (en-US). Ghana Business News. Retrieved on 2023-12-16.
- ↑ Nartey (2023-10-20). Akoto Ampaw was a true human rights lawyer – Nyaho-Tamakloe | 3NEWS.COM (en-US). 3news.com. Retrieved on 2023-12-16.