Akli Yahiatene

Onye egwu Algeria
Akli Yahyaten
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịAlgeria Dezie
aha enyereAkli Dezie
ụbọchị ọmụmụ yaFebụwarị 1933 Dezie
Ebe ọmụmụBoghni Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language, Kabyle Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, onye na-ede ihe Dezie
ụdị ọrụ yamusic Dezie
onye were ọrụCitroën Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịKabyle music Dezie

Akli Yahiatene (amụrụ na 1933) bụ onye na-agụ egwu Amazigh-Kabyle, si Algeria. A mụrụ ya na Aït-Mendes, nke dị nso Boghni (wilaya nke Tizi Ouzou). O wee kwaga France n'afọ ndị 1950, ebe ọ rụrụ ọrụ na ụlọ ọrụ Citroën ma kwado Algeria Front de libération nationale (FLN), nke a tụrụ ya mkpọrọ ọtụtụ ugboro ebe o dere ọtụtụ egwu.[1] Ịbụ onye a ma ama dịgidere site na 1950s ruo 1970s.[2]

Ebensidee

dezie