Akemi Yamada (山田 朱未, Yamada Akemi, amuru May 18, 1980) bu onye okachamara umunwanyi Japan nke shogi gbara 2-dan.[1]

Ọrụ shogi ụmụ nwanyị

dezie

Akụkọ nkwalite

dezie

Akụkọ nkwalite Yamada dị ka ndị a:[2]

  • 2-kyū: Eprel 1, 2000
  • 1-kyū: Eprel 1, 2001
  • 1-dan: Eprel 1, 2003
  • 2-dan: March 5, 2009

Rịba ama: Ọkwá niile bụ ọkwa ọkachamara ụmụ nwanyị.

Ihe odide

dezie
  1. Joryū Kishi Dētabēsu: Yamada Akemi (ja). Japan Shogi Association. Retrieved on September 30, 2019.
  2. Joryū Kishi Dētabēsu: Yamada Akemi Shōdan Rireki (ja). Japan Shogi Association. Retrieved on September 30, 2019.