Akeem Adeniyi Adeyemi
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1977 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
Akeem Adeniyi Adeyemi (amụrụ 1977) makwaara dị ka Skimeh bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye otu ụlọ omebe iwu etiti Naijiria na-anọchite anya Afijio, Oyo West, Oyo East, Atiba West Federal constituency. Ọ bụ nwa onye isi obodo Oyo Oba Lamidi Olayiwola III.
Oge ọ malitere
dezieAgụmakwụkwọ mbụ ya bịara na St Francis nursery and primary school Oyo, St Andrew Demonstration Oyo, na Olivet Baptist High School dị na Oyo. O nwetara nzere bachelọ na mahadum Benin.
Ọrụ
dezieỌ chịburu onyeisi ọchịchị ime obodo Atiba site n'afọ 2007 ruo 2010. Ọ rụrụ ọrụ dịka onyeisi oche na-ahụ maka ọchịchị ime obodo Atiba n'afọ 2011 ruo 2014. Na nhoputa ndi ochichi n'afọ 2015, ọ zọọrọ n'ụlọomeiwu gọọmenti etiti n'okpuru All Progressives Congress wee họpụta ya ka ọ nọchite anya Afijio. , Oyo east, Oyo west na Atiba federal constituency E ahọpụtara ya na 2019.