Akanbi
ahà nnà
Akanbi bụ ma aha nna ma aha e nyere. Ndị ama ama nwere aha a gụnyere ndia:
- Akanbi Oniyangi (1930), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Akanbi Wright, onye egwu Naijiria
- Mustapha Akanbi (1932-2018) bụ onye ọka iwu na onye ọka ikpe Naijiria
- Solomon Olusola Akanbi, bishọp Naijiria