Ajuma Ameh-Otache

Onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa (1984-2018)

 

Ajuma Ameh
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1 Disemba 1984 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya10 Novemba 2018 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuNigeria women's national football team Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
so na2004 Summer Olympics Dezie

Ajuma Ameh-Otache (1 Disemba 1984 - 10 Nọvemba 2018) bụ onye egwuregwu bọọlụ nke Naịjirịa.[1] O so na otu egwuregwu bọọlụ ụmụnwanyị Naịjirịa na 2004 Summer Olympics .[1][2] Na ọkwa klọb ọ gbara Pelican Stars.[3]

Ameh-Otache nwụrụ na 10 Nọvemba 2018 mgbe ọ dị afọ iri atọ na atọ; enwebeghị nkọwa maka ihe kpatara ọnwụ ya.[4]

Leekwa

dezie
  • Naịjirịa na 2004 Summer Olympics

Ebensidee

dezie
  1. 1.0 1.1 Ajuma Ameh. IOC. Retrieved on 27 January 2017.
  2. "Olympic Women's Football Tournaments Athens 2004 – Squad List: Nigeria (NGR)", FIFA. Retrieved on 2 October 2015.
  3. Ajuma Ameh. Sports-Reference. Archived from the original on 18 April 2020. Retrieved on 1 February 2017.
  4. Ajuma Ameh-Otache: Former Nigeria midfielder dies at 33