Aicha Mara
Aicha Mara
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Guinea |
aha enyere | Aicha |
aha ezinụlọ ya | Mara |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Jenụwarị 1996 |
Ebe ọmụmụ | Évreux |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ụdị egwuregwu | Basketball |
Aicha Mara (amụrụ y na onwa Jenụwarị n’ubochi iri abuo na ano nke afo 1996) bụ onye France-Guinean na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye nche maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke obodo Guinea na otu Monaco na French basketball league.
Akụkọ ihe mere eme
dezieMara turu bọọlụ maka klọb bọọlụ Pays Voironnais n'oge afo 2018-2019 ebe o nyeere ndị otu ahụ aka ịmecha oge nke abụọ na league tupu ebufee ya na mba Monaco maka oge afo 2020-2021.[1]
Ndị otu obodo Guinea
dezieMara bu ụzọ nọchite anya otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke mba Guinea na afo 2017 n'oge FIBA Women's Afrobasket. Ọ bụkwa otu n'ime ndị otu egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị Guinea nke gbara bọọlụ na Afrobasket ụmụ nwanyị nke 2021 na 2023 . [2] [3][4]
Edensibia
dezie- ↑ African Basketball News, Scores, Stats, Analysis, Standings. www.afrobasket.com. Retrieved on 2024-04-12.
- ↑ Aicha Mara - Player Profile. FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-12.
- ↑ Aicha MARA at the FIBA Women's AfroBasket 2021 (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-12.
- ↑ Aicha MARA at the FIBA Women's AfroBasket 2023 (fr). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-12.