Agnes Osazuwa
Onye oso Naijiria
Agnes Osazuwa
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Agnes |
aha ezinụlọ ya | Osazuwa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Jụn 1989, 21 Jụn 1990 |
Ebe ọmụmụ | Benin City |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | sprinter |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 100 metres |
so na | 2008 Summer Olympics, 2011 World Championships in Athletics, 2010 Commonwealth Games, 2010 African Championships in Athletics, egwuregwu n'egwuregwu Olimpik Summer 2016 |
Agnes Osazuwa (onye amuru na 26 June 1989 na Benin City, Edo) bu nwanyi egwuregwu n'asọmpi maka Naịjirịa mba ụwa niile[1]
Osazuwa nọchitere anya Naịjirịa na 2008 Summer Olympics na Beijing na asọmpi ọsọ nke 4x100 yana Gloria Kemasuode, Oludamola Osayomi and Ene Franca Idoko. Ha gbara nke anọ n'azụ Belgium, Great Britain na Brazil. Oge ha nke 43.43 sekọnd bụ oge kachasị mma na-erughị eru na oge nke isii n'asompi ahu nke obodo iri na isii sonyere. Oge ahụ ka ha jiri gaa ọsọ ikpeazu n'asompi ahụ mana ha jiri Halimat Ismaila dochie Osazuwa. Oge nke a ka ha ji 43.04 sekond gbaa nke atọ na merie ọla nchara[2].
Mmezu
dezieYear | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
---|---|---|---|---|---|
Representing Nigeria | |||||
2008 | World Junior Championships | Bydgoszcz, Poland | 9th (sf) | 100m | 11.68 (wind: -0.7 m/s) |
12th (h) | 4 × 100 m relay | 45.30 | |||
Olympic Games | Beijing, PR China | 2nd | 4 × 100 m relay | 43.04 s |
Ebe m si dee
dezie- ↑ Athlete biography: Agnes Osazuwa, beijing2008.cn, ret: 30 Aug 2008
- ↑ Athlete biography: Agnes Osazuwa, beijing2008.cn, ret: 30 Aug 2008
Njikọ dị na saịtị mpụga
dezie- Agnes Osazuwa at World Athletics
- Agnes Osazuwa at the International Olympic Committee
- Agnes Osazuwa at the Olympic Channel
- Agnes Osazuwa at Olympics at Sports-Reference.com (archived)
- Agnes Osazuwa at NBC Olympics website