Agnes Monica
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịIndonesia Dezie
Aha ọmụmụAgnes Monica Muljoto Dezie
Aha enyereAgnes, Monica Dezie
aha ezinụlọ yaMuljoto Dezie
aha pseudonymAgnez Mo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Julaị 1986 Dezie
Ebe ọmụmụJakarta Dezie
ŃnéJenny Siswono Dezie
IkwuChloe Xaviera Dezie
Asụsụ obodoIndonesian, Bekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaIndonesian Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, omee, odee egwu, Ọgba egwu, onye ọchụnta ego Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1992 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
ụcha ntụtụ isiyellow hair, Ntụtụ ájá ájá Dezie
ụdị olusoprano Dezie
ngwa egwuolu egwụ, Piano Dezie
diskografiAgnez Mo discography Dezie
ụdịpop music, R&B dị ugbu a, egwu hip hop, soul music Dezie
akara ndekọAquarius Musikindo, RED Music, Sony Music Dezie
onye nlereranyaBritney Spears, Alicia Keys, Madonna, Beyoncé, Michael Jackson Dezie
Ihe nriteMnet Asian Music Award for Best Asian Artist, iHeartRadio Music Awards, Asia's Most Influential Indonesia Dezie
ahọpụtara makaMTV Europe Music Award for Best Asia and Pacific Act, MTV Europe Music Award for Best Southeast Asian Act Dezie
Onye mmeriAsia Song Festival Dezie
webụsaịtịhttp://www.agnezmo.com/ Dezie
kọwara na URLhttps://www.tatlerasia.com/people/agnez-mo Dezie
Ụdị onye si edozi ntụtụ ísíNtụtụ m̀bé n'úkwù, short hair Dezie

Agnes Monica (mụ̀rụ̀ nà Jakarta, 1 nke Ọ́nwá 6, 1986) bụ̀ onye na bụ̀ ábụ̀ na òmẹ́kà shí na obodo inudonisiya. Ó bìdòrò ọ́rụ́ nà áhiá ọ́jị́ mgbè ọ́ dị̀ áfọ̀ ishii ka nwá ábụ̀. Ọ bụ́ọ́lá njịkọta-ábụ̀ nke ụ́mụ̀ńtàkị́rị́ nke àtọ́. Ó mẹ̀tụ̀kwàrà ị́ bụ onye òzí ihnye ńzíté ụ́mụ̀ńtàkị́rị́. Ka àgbọ́ghọ̀, Agnes mèghèrè ọrụ onwe ya ị gbákọ̀tá ihnye òmẹ́kà. Ihnyé ómẹ̀kàrà nà ị́tá ńzíté Pernikahan Dini mẹ̀rẹ̀ ká ọ́ gbálíté ya na ogbo ọ́jị́. M̀gbè ó mẹ̀rẹ̀, ọ́ mẹ̀rẹ̀ ị́ bụ́ àgbọ́ghọ̀ nke kárírí ị́ rí ụgwọ̀-ọrụ.

Agnes Monica