Agnes Acibu
Agnes Acibu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Agnes |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Febụwarị 1970 |
Ebe ọmụmụ | Uganda |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Mpaghara ntuli aka | Nebbi District |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
Agnes Acibu bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu ndị omeiwu. A họpụtara ya n'ọfịs dị ka nwanyị Member iji nọchite anya mpaghara Nebbi n'oge ntuli aka nke afọ 2021 Uganda.[1][2]
Ebenside
dezie- ↑ List: Who was Elected MP in Uganda (en-US). Trumpet News (2021-01-18). Retrieved on 2021-03-22.
- ↑ Press. NRM losers defy party, to run on Independent ticket for Nebbi Woman MP seat (en-US). WENPA. Archived from the original on 2022-10-17. Retrieved on 2021-03-22.
- ↑ List: Who was Elected MP in Uganda (en-US). Trumpet News (2021-01-18). Retrieved on 2021-03-13.
- ↑ List: Who was Elected MP in Uganda – The Ugandan News (en-US). Archived from the original on 2021-02-28. Retrieved on 2021-03-22.