Agalanze

(Dupụ̀rụ̀ sì Agbalanze)

Otu a bụ otu mmekọrịta ọha na eze na okpukpere chi,ọ bụkwazi otu îụmụ nwoke ana akwanyere na ọdịnala Ọnịcha. Aha ọzọ ejiri mara Agbalanze bụ Nze na Ọzọ. Ndi Agbalanze jikọrọ onwe ha onu, ọ bụkwazi ndi otu sitere na aka ndị agba ochie ndị nna nna anyị hà mere ihe ọma pụta.

Ọ bụ ugwu di ụkwụ. Ihe soro onye Ọnịcha ọbụla baa ọgaranya ma ọ bụ gụọ akwụkwọ, ọ gaghị enwerịrị ọnọdụ nke ga-ebu aha ya ma ọ bụrụ na osoneyeghi na mkpakọrịta ahụ. Eji ịtụ ugo ọcha na okpu mara ndị Agbalanze Ọnịcha.


References dezie

https://joliba-africa.com/2014/09/07/initiation-into-agbalanze-society-1964/è