Agatha Bennett
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereAgatha Dezie
aha ezinụlọ yaBennett Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1919 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya2006 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
onye nnọchite anya nwebiisinkaikike mmeputakwa nke CISAC-otu nọchiri anya ya Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Agatha Bennett (1919-2006) bụ ónyé America na-ese ihe. A na-ejikọta ya na ndị Gee's Bend quilting collective, n'akụkụ nne di ya, Delia Bennett.[1][2][3][4][5] A gụnyere ọrụ ya na nchịkọta nke High Museum of Art.

Usòrò:Agatha Bennett.jpg
Agatha Bennett na di ya, Reverend Pernell Bennett(Foto nke William Arnett sere)



Ndụ mmalite na ezinụlọ dezie

A mụrụ Bennett na Gee's Bend na Herbert Hall Wilkinson Plantation.[1] Ọ bụ nne na nna ya ochie, Emma na Jacob Coleman zụlitere ya.[1] Ya na Rev. Pernell Bennett lụrụ di na 1940 ma zụlite ụmụ iri na anọ n'ọrụ ugbo, na-arụ ọrụ màkà ụlọ ọrụ na-etinye ihe n'ime ite, na ụlọ ọrụ na'ime osisi.[1]

Onye na-eme akwa dezie

Bennett bụ ónyé otu Gee's Bend quilting collective.[4]

Ihe Nketa dezie

Site na mkparịta ụka ya na di ya, Souls Grown Deep Foundation dere ndụ na mmepe nke Agatha dị ka ónyé na-ese akwa.[1]

Edensibia dezie

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Agatha Bennett | Souls Grown Deep Foundation. www.soulsgrowndeep.org. Archived from the original on 2019-04-21. Retrieved on 2019-04-21.
  2. Quiltmakers Of The Quilts of Gees Bend. www.quiltsofgeesbend.com. Archived from the original on 2018-11-25. Retrieved on 2019-04-21.
  3. Gracie Bonds Staples. Fulton County woman keeps connection to Gee’s Bend alive (English). ajc. Retrieved on 2019-04-21.
  4. 4.0 4.1 Beardsley (2002). Gee's Bend: The Women and Their Quilts (in en). Tinwood Books. ISBN 9780971910409. 
  5. Arnett (2006). Gee's Bend: The Architecture of the Quilt (in en). Tinwood Books. ISBN 9780971910478.