Africa Zamorano
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSpain Dezie
obodo maka egwuregwuSpain Dezie
Aha enyereÁfrica Dezie
aha ezinụlọ yaZamorano Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Jenụwarị 1998 Dezie
Ebe ọmụmụBarcelona Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSpanish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-egwu mmiri Dezie
ebe agụmakwụkwọAutonomous University of Barcelona Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuClub Natació Sant Andreu Dezie
ụdị egwuregwuigwu mmiri Dezie

 

  África Zamorano Sanz (amụrụ na 11 Jenụwarị 1998) bụ onye na-egwu mmiri na Spain. O sonyere na asọmpi medley nke ụmụ nwanyị nke mita 200 na 2016 Summer Olympics.[1] O sonyere na medley nke ụmụ nwanyị nke mita 200, 200 mita azụ, na 4 × 100 mita medley relay na 2020 Summer Olympics na Tokyo, Japan.

Ihe odide dezie

  1. África Zamorano. Rio 2016. Archived from the original on 6 August 2016. Retrieved on 9 August 2016.

Njikọ mpụga dezie