Afia Schwarzenegger

Afia Schwarzenegger
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha enyereValentina, Afia Dezie
aha ezinụlọ yaAgyemang Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya14 Febụwarị 1982 Dezie
Ebe ọmụmụKumasi Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Akan language Dezie
ọrụ ọ na-arụonye mkpaochi, oko akuko ihe onyonyo, àgwà redio, omee Dezie
ebe agụmakwụkwọKNUST Senior High School, St. Louis Senior High School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2015 Dezie
Ọrụ ama amaAfia Schwarzenegger Dezie

Afia Schwarzenegger, nke a makwaara dị ka Valentina Nana Agyeiwaa (amụrụ na 14 Febụwarị 1982, Kumasi, Ghana) bụ onye mgbasa ozi Ghana. Ọ bụ onye na-eme ihe ememe ụtụtụ nke ụlọọrụ mgbasa ozi Okay FM Yewo Krom na UTV Ghana's Kokooko show, a chụpụrụ ya n'ụlọ ọrụ ndị ahụ maka ebubo na ọ na-emebi ihe.[1] Ọ bụ C.E.O. nke Schwar TV na YouTube; Ọ bụkwa onye isi oche nke QAS purified water, onye na-elekọta ihe ngosi nri ụtụtụ ma họpụta ya dị ka onye nnọchi anya ụmụ mgbei na Ghana site na Association of Children Homes and Orphanages in Ghana. Ọ bụkwa onye guzobere ntọala Leave2Live, otu nkwado ime ike n'ụlọ na onye guzobere Otaawon Street Ministry, otu na-abaghị uru nke na-enye obere ùgwù na Ghana Aflegeia arụkwa ọrụ maka FM Africa.[2][3] Ọ bịara n'ihu ọha site na usoro TV Afia Schwarzenegger nke Deloris Frimpong Manso mepụtara.

Afia Schwarzenegger
Born14 February 1982
Kumasi, Ashanti Region
NationalityGhanaian
OccupationComedian, TV / Radio Presenter
TelevisionThe breakfast show Schwar TV,Yewo Krom, Kokooko Show
Children3 James Ian Geiling Heerdegan,John Irvin Geiling Heerdegen,Adiepena Geiling Amankona
Parent(s)Augustine Agyei and Grace Achiaa

Ebensidee

dezie
  1. Mawuli. "Angel TV sacks TV presenter?", Pulse, 2017-08-07. Retrieved on 2022-03-27. (in en)
  2. Online. Afia Schwarzenegger Returns On Okay FM. peacefmonline.com.
  3. Afia Schwarzenegger out with a new TV show 'Atigya'. www.ghanaweb.com.