Afia Pokua
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Afia |
ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ |
Afia Pokua (nke a maara dị ka Vim Lady ) bụ onye mgbasa ozi mba Ghana na onye isi nhazi mmemme na Despite Media Group, na-achikota Peace FM, Okay FM, Neat FM na Hello FM na Kumasi .[1][2]
Afia Pokua | |
---|---|
Alma mater | Ghana Institute of Journalism, Labone Senior High School |
Occupation | News anchor, Broadcaster, Journalist |
Known for | News Anchor |
Agụmakwụkwọ
dezieAfia gara Labone Senior High School maka agụmakwụkwọ sekọndrị ya. Ọ gazie ulo akwuwko nta akuko na Ghana yana Ghana Institute of Management And Public Administration maka nzere bachelọ na iwu.[3]
Onodu oru
dezieỌ bụbu onye nchịkọta akụkọ nke Adom FM, onye enyemaka nke Multimedia Group Limited.[4][5] Afọ asaa gara aga, Afia nwara ịhapụ Mulitimedia n'ihi nghọtahie ya na ndị nchikota nwere.[1]
N'ọnwa nke iri na 2019, ọ gbara arụkwaghịm na Multimedia Group wee sonye na UTV, ụlọ ọrụ ihe onyonyo satellite nke Despite Media Group nwe . Ugbu a, Afia Pokuaa bụ onye na-elekọta Egyaso Gyaso, usoro nyocha akụkọ a ma ama nke a na-egosi na Okay FM ubochi Mọnde na Fraịdee n'etiti elekere asaa nke abali na ma o jiri okara gaa elekere itolu itolu nke abali.[6] Ọ na-esokwa na-akwado ihe ngosi ụtụtụ nke UTV nke akpọrọ Adekye Nsroma .
Ihe nrite na nkwanye ùgwù
dezieRadio na Television Personalities Awards onye nwanyi nta akuko nke afo 2019–2020.[7]
Ndụ nke onwe onye
dezieNa onwa Mee 2020, Afia Pokua kpughere na nke mbụ ya na o nwere nwa nwoke, onye nọ n'afọ iri na ụma.[8][9]
Ọrụ afọ oma
dezieN'afọ 2018, ọ tọrọ ntọala SugarDem Ministry, otu na-akwado mmekọ nwoke na nwanyị nke e guzobere iji kwekọọ na PepperDem Ministry nke na-akwado ụmụ nwanyị ka ha na ụmụ nwoke nwee mmekọrịta siri ike.[10]
Edemsibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 Vim Lady's departure: Big loss to Adom FM and a gain for UTV. Graphic Online. Retrieved on 17 February 2020.
- ↑ Glitz top 100 inspirational women – Page 100 – Glitz Africa Magazine (en-US). Retrieved on 2022-05-28.
- ↑ Afia Pokua, Biography. ghanaweb.com. Archived from the original on 2021-11-24. Retrieved on 2021-11-24.
- ↑ "Check Out These Hot Photos of Afia Pokuaa Vim Lady + Biography". Retrieved on 8 August 2018.
- ↑ 2017 WomanRising 100 Most Influential Ghanaian Women. womanrising.org. Archived from the original on 26 February 2018. Retrieved on 31 March 2018.
- ↑ Afia Pokuaa aka Vim Lady finally joins UTV from Multimedia, hosts her first show » GhBase•com™. GhBase•com™ (19 October 2019). Archived from the original on 7 November 2019. Retrieved on 7 November 2019.
- ↑ Full list of 2020 RTP Award winners (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-11-26.
- ↑ Afia Pokuaa shows off her grown up son for the first time? (Photos) (en-US). GHSPLASH.COM (2020-05-12). Archived from the original on 2020-05-18. Retrieved on 2021-03-07.
- ↑ Mama's Boy – Vim Lady Outdoors Her Handsome Son Who Is A Year Older Today (en-US). GhanaCelebrities.Com (2021-03-05). Retrieved on 2021-03-07.
- ↑ "We never said cooking by women is slavery – Pepper Dem clarifies stance", citifmonline.com, 26 February 2018. Retrieved on 31 March 2018.