Afia Amankwaah Tamakloe
Onye nta akụkọ na ome ihe ngụpụta ihe onyonyo na redio si Ghana
Afia Amankwaah Tamakloe
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Afia |
ọrụ ọ na-arụ | oko akuko ihe onyonyo, àgwà redio |
ebe agụmakwụkwọ | African University College of Communications, Konongo Odumase Senior High School |
Ophelia Ofori Amankwaah nke a maara ebe niile nke ọma dị ka Afia Amankwaah Tamakloe bụ onye Ghana na-ahụ maka TV na redio, onye nta akụkọ na onye na-akwado ahụike.[1][2][3] Ahoputara ya na Best Health Reporter na 25th GJA Awards.[4] Ọ bụ onye na-elekọta Nkwa Hia, Nyinsen Ne Awo na M'ahyɛaseɛ na Adom FM / TV.[5]
Afọ | Emume | Ihe nrite | Ọrụ a họpụtara | Nsonaazụ | Ref |
---|---|---|---|---|---|
2020 | 25th GJA Awards | Akụkọ Ahụike Kacha Mma | Ya onwe ya | Merie | [6] |
Ghana Outstanding Women Awards | Nwanyị pụtara ìhè nke afọ (Health) | Ya onwe ya | Ahọpụtara | ||
NCA Awards | Onye mgbasa ozi TV nke afọ (Local) | Ya onwe ya | Merie | [7] | |
2019 | Media Excellence Awards (USA) | Ya onwe ya | Merie | ||
Ghana Actors and Entertainers Awards | Best Female News Anchor | Ya onwe ya | Merie | [8] | |
Onye na-elekọta TV kacha mma | Ya onwe ya | Merie | |||
Ghana Outstanding Women Awards | Nwanyị pụtara ìhè nke afọ (Radio) | Ya onwe ya | Ahọpụtara | [9] |
Ndụ onwe onye
dezieỌ lụrụ Maazị Larry Tamakloe ma ha abụọ nwekwara ụmụ abụọ, Laureen na Kurt.[10][11].
Ndetu
dezie- ↑ Mortey (2018-02-07). VIDEO: Preview of Adom FM's 'Nyinsen Ne Awuo' with Afia Amankwah Tamakloe (en-US). Adomonline.com. Retrieved on 2020-10-27.
- ↑ Mensah (2019-07-24). Photos of the most beautiful Twi newscasters in Ghana (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2020-10-27.
- ↑ Brown (2019-07-24). Photos: Meet the 10 beautiful twi newscasters who have dominated the media space (en-GB). GhPage. Retrieved on 2020-10-27.
- ↑ Multimedia Group wins big at 25th GJA Awards (en-US). MyJoyOnline.com (2020-10-25). Retrieved on 2020-10-27.
- ↑ Adom TV's Afia Amankwah Tamakloe Celebrates Birthday With Stunning Photos (en-AU). GhGossip (2020-04-02). Archived from the original on 2020-10-31. Retrieved on 2020-10-27.
- ↑ Full list of 64 award winners at 25th GJA Awards (en-US). MyJoyOnline.com (2020-10-25). Retrieved on 2020-10-27.
- ↑ Tetteh (2020-09-03). Full 2020 National Communications Awards Nominees List - Kuulpeeps.com, Others Included (en-US). Kuulpeeps - Ghana Campus News and Lifestyle Site by Students. Retrieved on 2020-10-27.
- ↑ Adom TV's Afia Amankwah, Sandra Ohemeng shine at Actors and Entertainers Awards (en). Modern Ghana. Retrieved on 2020-10-27.
- ↑ Ofori Amponsah, Joyce Blessing to perform at GOWA 2019 (en). www.ghanaweb.com (2019-10-22). Archived from the original on 2020-10-31. Retrieved on 2020-10-27.
- ↑ RASHAD (2020-03-31). Afia Amankwah Tamakloe of Adom TV flaunts her handsome husband online-Netizens react (Photos) (en-GB). GhPage. Retrieved on 2020-10-27.
- ↑ Adom Tv's Afia Amankwah Tamakloe Flaunts Son on Social Media As He Celebrates Birthday (en-US). Buzzgh. Archived from the original on 2020-10-29. Retrieved on 2020-10-27.