Afam, Rivers State
. [1]Afam bụ obodo dị na Oyigbo Local Government Area, Rivers State, Nigeria . [1] Isi ụlọ ọrụ Oyigbo dị na Afam
. [2] Obodo nwere ebe a na-emepụta ọkụ na ụlọ ọrụ gas.[1] Enwere ụlọ ọrụ ọkụ nwere megawatt gas dị 450 a na-akpọ Afam IV[3]
- ↑ Onukwugha (2022-09-26). Afam Power Host Communities Accuse Federal Govt, Rivers Of Neglect (en-US). Retrieved on 2023-04-29.
- ↑ Onukwugha (2022-09-26). Afam Power Host Communities Accuse Federal Govt, Rivers Of Neglect (en-US). Retrieved on 2023-05-02.
- ↑ Afam IV power station (en). Global Energy Monitor. Retrieved on 2023-05-02.