Adowarim Lugu Zuri
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Zuri |
Ebe ọmụmụ | Paga |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Akan language, Kassem language |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego |
ebe agụmakwụkwọ | University of Ghana, Archbishop Porter Girls Senior High School |
Adowarim Lugu Zuri bụ otu n'ime ndị ọchụnta ego Ghana kacha dị ntakiri bụ ndị na-ere aki oyibo, ahịa ọ bụ ụmụ nwoke na-achị kpamkpam na Ghana. Ọ bụ onye guzobere na onye njikwa nke Wazuri Ghana Limited, ụlọ ọrụ na-emepụta ma na-ere aki oyibo n'ọtụtụ buru ibu. [1] [2] [3] Edepụtara ya dị ka otu n'ime ndị nwanyị otu nari kacha pụta ìhè na ndị ọchụnta ego na Ghana na 2016. [4]
Ndụ Mmalite na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Zuri na Paga dị na Upper East Region nke Ghana mana o mechara kwaga Accra ya na ezinụlọ ya. Ọ gụrụ akwụkwọ sekọndrị na Archbishop Porter Girls Secondary School na Tarkoradi . Ma gụsịkwa akwụkwọ na Mahadum Ghana na 2016 site na nzere bachelọ na Consumer Science. [5] [6]
Ọrụ
dezieN'afọ mbụ ya na ụlọ akwụkwọ sekọndrị, Zuri mgbe ọ dị afọ iri na asatọ jikọtara agụmakwụkwọ ya na azụmahịa nke ire mmiri ekechiri ekechi . O mechara gbasapu azụmahịa ya wee gụnye iresị ụmụ akwụkwọ nọ n'ụlọ akwụkwọ ya uwe. Nzute ya na onye na-ere aki oyibo bụ onye na-arụ ọrụ n'akụkụ ụlọ ọrụ nna ya, kpaliri ya ịmalite izu ahịa aki oyibo nke ọ chọpụtara na ọ na-enye nnukwu ego. Zuri mechara hiwe ụlọ ọrụ Wazuri Enterprise tupu ọ gbaa afọ iri abụọ. Ụlọ ọrụ ya, Wazuri Enterprise enyela ihe karịrị ndị ntorobịa Ghana iri abụọ ọrụ. [7]
Ebensidee
dezie- ↑ The Adowarim Theory: Message from the Morning Man - MyJoyOnline.com. www.myjoyonline.com. Retrieved on 2019-09-05.
- ↑ Africa (2018-03-15). Ghanaian entrepreneur finds success by growing and selling coconuts (en). RisingAfrica.org. Archived from the original on 2019-03-23. Retrieved on 2019-09-10.
- ↑ SolutionsTeam. Ghanaian entrepreneur finds success by growing and selling coconuts (en-gb). www.solutions4africa.com. Archived from the original on 2019-06-30. Retrieved on 2019-09-10.
- ↑ WomanRising. 2016 – 100 Most Outstanding Women Entrepreneurs In Ghana – WomanRising (en-US). Archived from the original on 2019-09-04. Retrieved on 2019-09-05.
- ↑ Akpah. Africa Rising Profiles: Meet Ms. Adowarim Lugu-Zuri From Ghana (en). The African Exponent. Archived from the original on 2019-09-05. Retrieved on 2019-09-05.
- ↑ Tetteh. Adowarim Lugu-Zuri …the lady who brought pride to coconut selling | Business & Financial Times Online (en-US). Retrieved on 2019-09-05.
- ↑ Akpah. Africa Rising Profiles: Meet Ms. Adowarim Lugu-Zuri From Ghana (en). The African Exponent. Archived from the original on 2019-09-05. Retrieved on 2019-09-05.