Adijat Idris
Adijat Idris
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Disemba 2001 |
ọrụ ọ na-arụ | amateur wrestler |
ụdị egwuregwu | amateur wrestling, freestyle wrestling |
so na | wrestling at the 2020 Summer Olympics – women's freestyle 50 kg |
Adijat Avorshai Idris (amụrụ na abalị isii n'ọnwa Disemba 2001) bụ onye Naijiria na-agba mgba nnọrọ onwe ya.
O sonyere na 2021 mba African na Oceania Wrestling Olympic Qualification.[1] O sonyere na asọmpi Summer Olympics nke 2020 na Tokyo, Japan.[2][3][4][5]
Ebemsidee
dezie- ↑ Adijat Idris | FloWrestling | Wrestling.
- ↑ Wrestling IDRIS Adijat Avorshai - Tokyo 2020 Olympics. Archived from the original on 2021-08-08. Retrieved on 2021-07-24.
- ↑ Adijat Idris Archives | Premium Times Nigeria.
- ↑ Nigeria Ends Tokyo Olympics Campaign With Two Medals As Adijat Loses In Wrestling. Channels Television. Retrieved on 2021-10-29.
- ↑ Olympics: Nigeria lose again in women's wrestling as Ukraine's Livach beat Idris (en-US). Punch Newspapers (2021-08-06). Retrieved on 2021-10-29.
Njikọ mpụga
dezie- Adijat Idris na Olympedia