Adiat Disu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika, Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1987 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | entrepreneurship |
ebe agụmakwụkwọ | Phillips Exeter Academy, Bentley University |
Ebe obibi | New York City |
Adiat Sade Disu (amuru ya n'afọ 1986) bu onye Amerika mana nne na nna ya bu ndi Naijiria na Ghana. Ọ na-aru oru dika onye isi dijital na onye ahia n'ubi mgbasa ozi.
Disu bu onye kere otutu ụlọ ọrụ mgbasa ozi a na-akpọ Adirée nke nwere isi ụlọ ọrụ na New York. [1] Ha na-aru ọrụ mgabasa ozi, izu ahia ma ire ere, Adirée kere otutu mgbako Ejiji Afrịka a na-enwe kwa afọ na-ewepụghị agbapụ n'obodo ndị mepere emepe (ịmaatụ: Africa Fashion Week New York[2] n'oge New York Fashion Week na 2009. [3]
Disu na-ede ihe odide maka ndi Entrepreneur magazine.[4]
Ndabere na agụmakwụkwọ
dezieAdiat Disu gara akwukwo na Phillips Exeter Academy na Exeter, New Hampshire tupu ya ga Mahadum Bentley , na Waltham, Massachusetts ruo 2008 ebe o nwere bachelọ nke sayensị site na-ubi Information Technology, Marketing & Communications . Disu gara Tuck School of Business na Dartmouth College ebe ọ natara Executive Education na Digital Leadership and Management [4]
Ọrụ
dezieNa-onwa Febụwarị, n'afo 2009, oge Disu n'aputa na mahadum, ọ kere ulo oru mgasa ozi, izu ahia ma ire ahia nke ya na New York na Lagos, Nigeria .
Otutu ndi di iche iche ka ya na haa n'aruko oru ahu site na ndi gọọmenti ruo na ndi NGO ma ndi ulo mgasa ozi dika Verisk Analytics, na Hearst Magazines na ndi ocho mma dika Shinto Clinical, Iman Cosmetics, Pikolinos Shoes ndi nke Kimora Lee Simmons kere. Gunyere ndi ama ama di ka Korto Momolu na Akon
Nsọpụrụ na mmata
dezieDisu na oru ya ka amatara na :
- 2011: CNN, Onye guzobere usoro mgbasa ozi na ịzụ ahịa: Africa Fashion Week [5]
- 2011: Washington Post, Ndị Okike Na-eweta Afrịka na ụwa [6]
- 2011 : Bullet Magazine, Wrap It Up [1]
- 2012 : Black Enterprise, Everyday Hero[7]
- 2013 : Huffington Post, Onye guzobere Africa Fashion Week [8]
- 2013 : Huffington Post,, Africa Fashion Week, nke Adirée mepụtara [9]
- 2013 : Global Post, Adiree, Communications and Brand Strategy Firm [10]
- 2014: Magazin Forbes, 30 Under 30 [3]
- 2014: Black Enterprise, Founder Adiree, Premier Communications na Branding firm, na New York maka ndị isi ụwa niile nke Africa [11]
- 2015: Africa Channel, Adirée, the Communications and Brand Strategy Company[12]
- 2016 : Huffington Post, Adiat Disu, entrepreneur na Forbes 30 Under 30 [13]
- 2017: Entrepreneur Magazine, Information Technology and Communications Executive[14]
Hụ kwa
dezieEbe m si dee
dezie- ↑ Adirée. Archived from the original on 2019-07-01. Retrieved on 2020-11-04.
- ↑ Africa Fashion Week (en).
- ↑ 3.0 3.1 The 20 Youngest Power Women In Africa 2014.
- ↑ 4.0 4.1 The Africa-America Institute (23 November 2017). Adiat Disu: Founder, Africa Fashion Week. Archived from the original on 21 March 2015. Retrieved on 4 November 2020.
- ↑ Sesay, Isha. "African fashion on parade in New York", CNN. (in en)
- ↑ Wax, Emily. "Africans bring their continent’s style to the worldwide fashion scene". (in en-US)
- ↑ Hutson, Brittany (June 2012). "EVERYDAY HERO: Young entrepreneur promotes economic growth in Africa through fashion". Black Enterprise: 162–163.
- ↑ Mensah, Rai. The Re-Interpretation of 'African Inspired' (en-US).
- ↑ Lorraine, Nova. African Fashion Designers Shake It Up This Summer! (en-US).
- ↑ "How African fashion broke through: 3 Questions with Adiat Disu (PHOTOS)". (in en-US)
- ↑ "Power Women of the Diaspora: Africa Fashion Week Founder Uses Passion to Rebrand Continent". (in en-US)
- ↑ How African Fashion Broke Through Western Culture. Archived from the original on 1 March 2018. Retrieved on 4 November 2020.
- ↑ Joseph, Alanah. She Leads Africa: Co-Founder Yasmin Belo-Osagie on Black Female Entrepreneurship (en-US).
- ↑ Adiat Disu – Entrepreneur (en-US). Archived from the original on 2019-07-01. Retrieved on 2020-11-04.