Adi (title)
title

Adi bụ aha ụmụ nwanyị Fijian nke ọkwa kachasị elu, ha bụ ụmụ nwanyị so n'agbụrụ ndị isi. Ọ bụ ihe yiri aha Ratu nke ndị isi nwoke na-eji. A na-eji ya eme ihe n'ọtụtụ Fiji, ọ bụ ezie na n'àgwàetiti Kadavu, a na-eji Bulou eme ihe kama.

Ndị isi nwanyị a ma ama dezie

  • Elizabeth nke Abụọ

Leekwa dezie

  • Fijian chiefs