Adhikari Mangobinda
Adhikari Mangobinda bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke All India Trinamool Congress.[1][2] Ọ bụ onye omebe iwu, [3] ahọpụtara site na mpaghara Bhatar na ntuli aka ndị omebe iwu West Bengal 2021. [1][2][3][4]
Adhikari Mangobinda |
---|
Ebem si dee
dezie- ↑ West Bengal Assembly Election Candidate Adhikari Mangobinda. NDTV. Retrieved on 7 July 2021.
- ↑ Bhatar, West Bengal Assembly election result 2021. India Today. Retrieved on 7 July 2021.
- ↑ Bhatar Assembly Election Result 2021. ABP Live. Retrieved on 7 July 2021.
- ↑ Adhikari Mangobinda - भातर विधानसभा चुनाव 2021 परिणाम. Amar Ujala. Retrieved on 7 July 2021.