Adewunmi Aderemi
Adewunmi Aderemi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Aderemi |
ọrụ ọ na-arụ | basketball coach |
ụdị egwuregwu | Basketball |
Adewunmi Aderemi bụ onye nkuzi basketball ụmụ nwanyị Naijiria. Ọ zụrụ First Bank BC na asọmpi ndị ọkachamara kachasị elu na Naịjirịa, maka oge iri na anọ. Na mba ụwa, Aderemi jere ozi dị ka onye na-enyere ndị otu egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị Naịjirịa aka gụnyere na afọ puku abụọ na isii FIBA World Olympic Qualifying Tournament for Women.
Ọ zụrụ First Bank BC na ọtụtụ FIBA Africa Women's Clubs Champions Cup tupu Peter Ahmedu anọchie ya n'ọnwa Ọktoba afọ puku abụọ iri na ise.[1]
Edensiba
dezie- ↑ "Coach Aderemi and First Bank part ways", October 28, 2015. Retrieved on 24 February 2018.