Adelyn Noda
Adelyn Noda (née Benjamin; amụrụ 5 Ọktoba 1950) bụ onye nkuzi mbụ si Kosrae na Federated States of Micronesia . N'afọ 1983, ọ ghọrọ ụmụ nwanyị kachasị nta si Kosrae ka a họpụtara dị ka diọn.
Akụkọ ndụ
dezieA mụrụ ya na 5 Ọktoba 1950 na Malem, mana o tolitere na Utwe. Nna ya bụ Reverend Benjamin Benjamin. Ọ gara Utwe Elementary School na Bethania High School na Belau site na 1965 ruo 1969. Ọ gụsịrị akwụkwọ na 1972 na Micronesia Community College. Ọ lụrụ onye mekaniki Henry Noda wee laghachi na Utwe Elementary School ka ọ kụzie ihe. N'afọ 1974, ọ kwagara ịkụziri Bekee na ụlọ akwụkwọ sekọndrị Kosrae na site na 1978 ruo 1985 bụ onye isi ngalaba ahụ.[1]
N'afọ 1983, e chiri ya echichi dị ka dikọn, wee bụrụ nwanyị nke ọdụdụ ka e chiri echichi n'ọkwa na akụkọ ntolite nke Kosra
Ka ọ na-erule afọ 2006, ọ bụ onye nkuzi ọdịbendị Kosraean na College of Micronesia . [2][3]
Ihe nrite
dezie- Kosrae Onye Nkụzi nke Afọ (1982) [1]
Edensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 Simon-McWilliams (1987). Glimpses into Pacific Lives: Some Outstanding Women (Revised).. Portland, Oregon: Northwest Regional Educational Lab., 52–3. Retrieved on 25 October 2021.
- ↑ Kosrae Upward Program: 14. pacificdigitallibrary.org. Retrieved on 2021-10-25.
- ↑ Current Staff / Teachers - Kosrae High School. sites.google.com. Archived from the original on 2021-10-25. Retrieved on 2021-10-25.