Adeline Dieudonné
Adeline Dieudonné
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Belgium |
aha enyere | Adeline |
aha ezinụlọ ya | Dieudonné |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Ọktoba 1982 |
Ebe ọmụmụ | City of Brussels |
Ńnà | Pierre Dieudonné |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ, stage actor, onye na-emeputa ihe nkiiri |
Ọrụ ama ama | Real Life |
Ihe nrite | Prix du roman Fnac, Prix Renaudot des lycéens |
webụsaịtị | http://www.adelinedieudonne.com/ |
Adeline Dieudonné bụ onye edemede na laa Belgium. Ndi mmadu maara ya nke ọma maka akwụkwọ akụkọ mbụ ya bụ Real Life (2018), nke ritere ọtụtụ ihe nrite akwụkwọ na ụwa Francophone, n'etiti ha:
- Ihe nrite nke Roman FNAC
- Ihe nrite Rossel
- Ihe nrite Renaudot nke ụmụ akwụkwọ sekọndrị
- Ihe nrite Goncourt― Nhọrọ nke Belgium
- Ihe nrite nke kpakpando nke Paris
- Ihe nrite nke mbụ
- Ihe nrite Filigrane
Dieudonné bi na Brussels ebe ọ na-órụ̀ ọrụ dị ka onye na-eme ihe ọchị.[1]