Adelayo Adedayo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Adelayo |
aha ezinụlọ ya | Adedayo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Disemba 1988 |
Ebe ọmụmụ | Manchester |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | Identity School of Acting |
agbụrụ | Ndi Yoruba |
Adelayo Adedayo audio bu onye na eme ihe nkiri bekee. Oge mbụ ya igosipụ̀ta na telivishọn bụ na The Bill, o mekwara ihe nkiri ya nke izizi na Sket . O mechara gosipụta dịka onye isi akụkọ,bụ Viva Bennett, na Some girls nke egosipụtara na BBC Three . [1] Kemgbe 2017, ọ pụtakwara na ITV2 sitcom Timewasters dị ka Lauren.
Adelayo Adedayo |
---|
Filmography
dezieIhe nkiri ọ nọ
dezieYear | Film | Character | Notes |
---|---|---|---|
2011 | Sket | Kerry | |
2013 | Gone Too Far! | Paris | |
2017 | Unlocked | Noma |
Ihe omume onyonyo
dezieYear | Programme | Character | Notes |
---|---|---|---|
2007 | The Bill | Estelle Makobi | 1 episode |
2010 | Skins | Andrea | 1 episode |
2011 | M.I. High | Agent Suki | 1 episode |
2012–2014 | Some Girls | Viva Bennett | Main role; 18 episodes |
2014 | Law & Order: UK | Kayla | Series 8 |
2017–present | Timewasters | Lauren | Main role |
2018 | Origin | Agnes "Lee" Lebachi | Recurring role |
2019 | The Capture | Alma Dahmani | Recurring role |
Nrụtụaka
dezie- ↑ Adelayo Adedayo: I love playing a loudmouthed teenager in Some Girls. Metro (15 November 2012). Retrieved on 11 December 2012.
2.interview with...Adelayo Adelayo pride Retrieved 11 December 2012.
3."Adelayo Adelayo"I love Tv[where she notably started in season 3 of ITV's Some Girls]the stage[she is fresh from the two hander slippies at the southwark playhouse]and film[Gone Too far;she has also shot a small part in unlocked with Noomi Replace and orlando Bloom,],but there's something so magical about film and that's where I'm definitely headed, Screen daily. Retrieved 5 October 2015
Njikọ dị na mpụga
dezie- Adelayo Adedayo na IMDb