Adekunle Adejuyigbe

Onye na-eme ihe nkiri Naijiria, na onye na-emepụta ihe
Adekunle Adejuyigbe
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereAdekunle Dezie
aha ezinụlọ yaAdejuyigbe Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, onye nchikota ihe nkiri, onye nhazi-foto Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ilorin Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Adekunle “Nodash” Adejuyigbe, bụ Nigerian Film Make nakwa onye nkwado. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nkwado nakwa nnukwu onye nkwado na ọtụtụ akụkọ ihe mere eme nakwa ozi azụmahia maka otu mba ofesi, O bụkwa onye ama ama a na-achọ aka ọrụ ya n ihe gbasara sinimatografi bụ ọgbara ọhụụ na Nigeria.

Adekunle "Nodash" Adejuyigbe bidoro ọrụ ya na netwọkụ TV dị ka Onye nkwado, odee na onye nhazi ihe nkiri onyonyo nakwa akụkọ mere eme Mmepụta, Onye edemede na Onye Nduzi nke ihe ngosi TV na akwụkwọ akụkọ, o mechara bụrụ Onye isi okike na onye isi nke Production nke netwọkụ TV tupu ọ pụọ ịmalite ụlọ ọrụ ihe nkiri ya - Ihe na-adịghị ahụkebe Studios .

N'afọ 2015, edepụtara aha ya dị ka otu n'ime Cinematographers iri abụọ na otu akpọrọ oku site na mba ụwa niile maka mmemme ihe gbasaraa fim emere na obodo Berlin nke di na Germany [1] kemgbe ahụ amarala aha ya ebe niile dị ka nwaafọ Naijiria na-enye nkwado teknụzụ maka mmepụta ihe nkiri . Ọ bụ onyeisi otu "The Elite Film Team" - ''Nigeria most internationally compliant film team''.

Adekunle "Nodash" Adejuyigbe bụ Onye edemede, Onye Nhazi na Onye Nkwado ihe nkiri fim ọkacha mma a kpọrọ, "The Delivery Boy" nke ekrigoro na mba ụwa anọ ma nweta ihe nrite nke fim Niajiria kacha mma na mmemme ' Africa International Film Festival (AFRIFF) n'afọ 2018.

Adekunle "Nodash" Adejuyigbe eritewo ihe onyinye dị iche iche na leta ija ike maka nka ya na nhazi, odide, nkwado nakwa cinematography-ọ nwere iji wepụta ihe nkiri, foto ndi na-emetụta n'obi, nakwa akụkọ o ji ụzọ nka wee kọpụta.

Onyinye na Nturu ugo dezie

  • Na 2015, ahọpụtara Nodash dị ka otu n’ime ndị Cinematographers mmadụ iri abụọ na otu [2] [3] edepụtara aha ya site n’akụkụ ụwa niile ka ha kere oke na klas Cinematography Master Class nke Berlin International Film Festival haziri na Germany.
  • Nhuzi kacha mma n'afọ 2013 Nollywood Movies Awards maka ihe nkiri fim a kpọrọ Journey to Self, [4] 2013
  • Onye kacha dezie ma nyochaa akụkọ na mmemme International Film festival na Lagos, [5] nke ha na ndị Goethe Institute gbakọrọ aka mee n'afọ, [6] 2011
  • Onye kacha eme ndezi, na mmemme Nigerian Movie Award maka ihe nkiri, The Young Smoker, n'afọ 2011
  • Cinematographer kacha mma na onye ndezi kacha mma na mmemme, Nigerian Music Video Awards, n'afọ 2011

Ihe nkiri dezie

  • N'afọ 2017: Dairektọ kacha hazie esere ese foto, nke The Bridge [7]
  • N'afọ 2017:Dairektọ kacha hazie esere ese foto, nke The Tribunal [8]
  • N'afọ 2016: Dairektọ kacha hazie esere ese foto, nke Gidi Up sizin nke atọ [9]
  • 2016: Dairektọ kacha hazie esere ese foto nakwa onye nhazi ederede Isoken (2017 film)[10][11]N'afọ 2015:unit nke abụọ, Cinematographer, Fifty (film)
  • N'afọ 2015: Dairekto nke Photography, na The Encounter
  • N'afọ 2015: Cinematographer, Ireti
  • N'afọ 2013: Onye nhazi akụkọ, Daịecktọ nke esere ese foto na-Journey to Self

Hụ kwa dezie

Ebe nsinweta dezie