Adaora Ukoh

Onye na-eme ihe nkiri Naịjirịa

Adaora Ukoh bụ onye na-eme ihe nkiri Nollywood na onye ọchụnta ego nke gosipụtara na ihe nkiri gụnyere Thy Kingdom Come, Black Bra na Lekki Wives . Ọ bụ onye ọbịa nke Divas Dynasty na onye isi oche ṅke Adaora couture maka ụmụ nwanyị buru ibu.[1][2] Ọ kwukwara okwu mgbe ụmụ agbọghọ Chibok furu efù.[3][4]

Adaora Ukoh
BornApril 27
Anambra, Nigeria
Alma materUniversity of Lagos
OccupationNollywood actress, producer, TV presenter
Years active2004 - present
Spouse(s)Basil Eriofolor
Children1

Akụkọ ndụ dezie

A mụrụ Ada na 27 Eprelụ na steeti Anambra .[5][6] Ọ gara kọleji St. John ma mụọ iwu na Mahadum Lagos .

Ọ banyere na ụlọ ọrụ Nollywood mgbe ọ dị afọ iri na isii na 2004, na-eme ihe nkiri na Evil Genius . N'ikpeazụ, ọ rụrụ ọrụ dị iche iche na ihe nkiri. Na Lekki wives, ọ gosipụtara dị ka Miranda.[7] Ọrụ ya pere mpe n'ihi nṅukwu ibu ya mana ọ na-eche na ọdịdị ya bụ onyinye na ṅgọzi.[8][9][10] Adaora nwere isi nkwọcha na ihe nkiri Thy Kingdom Come mgbe ọ rụrụ ọrụ dị ka nwanyị di ya nwụrụ.[11]

Ihe nkiri dezie

Ndụ onwe onye dezie

Onye na-eme ihe nkiri ahụ lụrụ Basil Eriofolor ma nwee nwa nwoke nke pụtara mgbe awa ole na ole gachara n'ụlọ ọrụ.[14]

Ihe odide dezie

  1. DIVAS DYNASTY HOSTED BY BIG BOLD AND BEAUTIFUL ACTRESS(ADAORA UKOH) DEBUTS ON AIR. Nigerian Voice. Retrieved on 2022-08-06.
  2. . Adaora Ukoh Abumere Biography | Profile | Fabwoman (en-US). FabWoman | News, Style, Living Content For The Nigerian Woman (2019-04-29). Retrieved on 2022-08-06.
  3. BellaNaija.com. #BringBackOurGirls – Adaora Ukoh & Keira Hewatch Let their Shirts Do the Talking (en-US). www.bellanaija.com. Retrieved on 2022-08-06.
  4. News (2014-05-06). Adaora Ukoh & Keira Hewatch Let their Shirts Speak #BringBackOurGirls | tsbnews.com (en-US). Retrieved on 2022-08-06.
  5. Tayo (2015-04-27). Lolo, Adaora Ukoh, Lisa Omorodion a year older today. Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-08-06.
  6. izuzu (2016-04-27). 7 things you should know about "Lekki Wives" actress (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-08-06.
  7. Nwogu (2022-07-12). A ‘Lekki Wives’ sequel is officially in the works!. Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-08-06.
  8. nigeriafilms.com (2009-11-30). ’I want people to see me and get turned on.’----Adaora Ukoh (en). Modern Ghana. Retrieved on 2022-08-06.
  9. Staff (2011-11-13). Adaorah Ukoh talks about discrimination against plus size people (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2022-08-06.
  10. demola (2020-04-26). The secret of my success as a plus size actress – Adaora Ukoh - (en-US). The NEWS. Retrieved on 2022-08-06.
  11. Actresses who dare to go bald in Movies (en-GB). Vanguard News (2013-02-09). Retrieved on 2022-08-06.
  12. Lekki wives: The dust in the diamond (en-GB) (2013-08-07).
  13. izuzu, chibumga (2016-10-27). 20 years ago, Nollywood released the classic "Karishika".
  14. Rapheal (2019-04-13). My 20 hours experience in labour room –Adaora Ukoh (en-us). The Sun Nigeria. Retrieved on 2022-08-06.