Adamma (mmụọ)

Adamma mmụọ bụ aha mmụọ nnwanyị dị na-ala Igbo

Adamma bụ ihe nkpuchi mmụọ nke oge a nke sitere na Enugu-Igbo nke ndịda ọwụwa anyanwụ najirria Ọ bụ naanị ụmụ nwoke na-eme ihe nkpuchi ahụ ma na-esonyere egwu nke onye na-eme ya na-agba egwu. N'adịghị ka ihe nkpuchi ndị Igbo ndị ọzọ, ihe nkpuchi Adamma enweghị uru ime mmụọ ọ bụla n'azụ ya.

"Adanma" ma ọ bụ ihe ụfọdụ na-akpọ "Adamma" bụkwa aha ụmụ nwanyị na Igboland Nigeria ma ọ pụtara, nwa nwanyị mbụ mara mma n'ezinụlọ ahụ.

Njikọ mpụga dezie

  • Vido nke egwu adammana YouTube

Ihe odide dezie