Adá

nwa nwanyi

Ada bu ihe ana-kpo nwa nwanyi, dika okpara bu ihe ana-kpo nwa nwoke. Obu kwa aha ana-gozie ndi nwanyi mgbe ha bu nwanyi nke amuru na mbu, mbu amuo nde ozo.

Doddy4GenerationsAug1931A.jpg

Lee nke ozoMèzi

Links na aga n'eziMèzi