Abule Egba bụ agbata obi dị na Lagos, Naịjirịa .[1] Abule egba nọ n'okpuru Alimosho LGA nke Lagos. Mpaghara ahụ bụ ebe mgbawa nke paịpụ mmanụ, mgbawa nke afọ 2006 Abule Egba pipeline, nke mere na Disemba 26, na afọ 2006.[1] N'afọ 2016, Gọọmentị Lagos malitere iwu ihe na-efe efe n'ógbè ahụ iji mee ka okporo ụzọ nke ọtụtụ nde mmadụ na-aga n'okporo ụzọ ya kwa ụbọchị. E wuchara àkwà mmiri ahụ ma nye ya ọrụ na Mee, na afọ 2017.

Ebe Abule-Egba

Ihe ngosi dezie

Ihe odide dezie

  1. 1.0 1.1 "200 dead in Nigeria pipeline blast, Red Cross confirms", CNN, originally Associated Press, 2006-12-26. Retrieved on 2006-12-26.