Abu Bakr Shawky

Onye nduzi ihe nkiri Egypt-Austria

 

Abu Bakr Shawky
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEgypt, Austria Dezie
aha enyereAbu Bakr Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede, odee akwụkwọ Dezie
ebe agụmakwụkwọNew York University Dezie

Abu Bakr bụ onye edemede na onye nduzi Egypt-Austria.[1] A họọrọ ihe nkiri mbụ ya, Yomeddine, ka ọ sonye na 2018 Cannes Film Festival ma gosipụta ya na ngalaba Main Competition ma sọọ mpi maka Palme d'Or.[2]

Abu Bakr Shawky

Ndụ onwe onye

dezie

Shawky bụ di Dina Emam.[3] Ha abụọ lụrụ onwe ha mgbe ha mepụtara ihe nkiri ha, Yomeddine .[4]

Ebensidee

dezie
  1. DesHighPics (en). home | Desert Highway Pictures. Archived from the original on 2019-05-25. Retrieved on 2018-04-20.
  2. "The 2018 Official Selection", Festival de Cannes 2018, 2018-04-12. Retrieved on 2018-04-20. (in en)
  3. Youssef (June 1, 2018). Defying the gaze of others in Abu Bakr Shawky’s Yomeddine. Mada Masr. Retrieved on November 5, 2020.
  4. Cole (May 15, 2018). Leave the movie at the bedroom door, Cannes star couples say. The Daily Star. Agence France Presse. Retrieved on November 5, 2020.