Abimbola Craig
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAbimbola Dezie
aha ezinụlọ yaCraig Dezie
Ụbọchị ọmụmụ yaNovemba 1986 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-emeputa ihe onyoyo Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Buckingham Dezie

Abimbola Craig (a mụrụ n'ụbọchị nke 3, n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1986) bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri nke Nollywood [1] zara Tiwalade na Skinny Girl in Transit . [2] Na mbụ, ọ chọburu ịbụ onye nrụpụta nke Skinny Girl in Transit, mana o mechara bụrụ onye isi na ihe nkiri ahụ. Kemgbe agba nke 1, Abimbola agafeela ọ bụghị naanị na ọ bụ onye isi na ihe nkiri ahụ, mana o mepụtakwara agba nke 2 - agba nke 6 nke SGIT. [3] Craig sokwazị mepụta ihe nkiri "Sugar Rush" nke Box office n'afọ 2019, tinyere Jadesola Osiberu.

Abimbola Craig.jpg

Ọrụ dezie

Craig na-arụ ọrụ ugbu a dị ka onye isi nụpụta nke mke Ndani Communications, nke a makwaara dị ka Ndani TV na-ewepụta ihe ngosi gụnyere Skinny Girl na Transit, Phases, Rumor Has It and The Juice dgz. [2]

Ebe m si dee dezie

Njikọ dị na mpụga dezie

  • Abimbola Craig on Instagram
  • Abimbola Craig on IMDb