Abike Funmilola Egbeniyi

Abike Funmilola Egbeniyi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Ọktoba 1994 Dezie
Ọrụ ọ na-arụsprinter Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie

 

Abike Funmilola Egbeniyi (amụrụ na 23 Ọktoba 1994) bụ onye Naijirịa na-eme egwuregwu.[1] O sonyere na asọmpi 4 × 400 mita nke ụmụ nwanyị na 2019 World Athletics Championships.[2]

Ihe odide dezie

  1. Abike Funmilola Egbeniyi. IAAF. Retrieved on 11 October 2019.
  2. 4 x 400 Metres Relay Women – Round 1. IAAF (Doha 2019). Retrieved on 11 October 2019.

Njikọ mpụga dezie

  • Abike Funmilola Egbeniyi at World Athletics