Abeokuta South bụ Obodo Gọọmentị dị na Ogun Steeti, Naịjirịa . Isi ụlọ ọrụ gọọmenti obodo ya dị na Ake Abeokuta /nke ugwu na nke mpaghara owuwa anyanwu.7.15000°N 3.35000°E / 7.19000; 3.35000.

The Centenary Hall Abeokuta Ogun state

O nwere mpaghara nke km2 iri asaa na otu na ọnụ ọgụgụ mmadụ narị puku abụọ na a iri ise na narị asaa na asato nke ọnụ ọgụgụ afọ 2006.

Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 110.[1]

Dimeji Bankole, onye bụbu ọkà okwu nke House of Representatives,bu onye nnọchite anya ya site n'afo 2003 ruo afọ 2011.

Hụkwa dezie

Abeokuta

Edensibia dezie

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 7 October 2009. Retrieved on 2009-10-20.