Abdul Karim Chowdhury
Abdul Karim Chowdhury bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India ma bụrụkwa onye minista gara aga maka ndọtị agụmakwụkwọ Mass na ọrụ ọba akwụkwọ na gọọmentị West Bengal.[1] Ọ bụkwa onye omebe iwu, họpụtara site na mpaghara Islampur na ntuli aka ọgbakọ ọgbakọ steeti West Bengal nke 2011. Tupu oge a, a họpụtara ya maka oge iri na otu dị ka onye omeiwu. Ọ bụ otu n'ime ndị isi ochie nke West Bengal. Ọ bụ otu n'ime ndị isi oche nke All India Trinamool Congress West Bengal unit.
Abdul Karim Chowdhury | |
---|---|
Minister for Mass Education Extension and Library Services | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Constituency | Islampur |
Member of the West Bengal Legislative Assembly | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
Templeeti:Str rep 1967-1982, 1991-2001, 2011 - 2016, 2 May 2021 | |
Constituency | Islampur |
Personal details | |
Born | Islampur, Uttar Dinajpur, West Bengal | 23 Novemba 1946
Political party | Indian National Congress (1967-2001) All India Trinamool Congress (2001-present) |
Children | 2 |
Residence | Gol Ghar, Yusufganj, PO & PS: Islampur, Dist. Uttar Dinajpur |
Chowdhury bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Siliguri College n'okpuru Mahadum North Bengal . [1]
Ebem si dee
dezie- ↑ Muslim Ministers of West Bengal:An introduction. Abu Hena. Two Circles (8 June 2011). Retrieved on 25 July 2014.