Abdul Aminu
Abdul Aminu
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Febụwarị 1965 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
onye nsonye òtù egwuregwu | Nigeria national football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Abdul Aminu (amụrụ na 21 Febụwarị 1965) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ. Ọ gbara bọọlụ iri maka otu egwuregwu bọọlụ mba Naịjirịa site n'afọ 1990 ruo 1992.[1] A kpọkwara ya aha na ndị otu Naịjirịa Maka asọmpi iko mba Afrịka nke afọ 1990.[2]
Edensibia
dezie- ↑ Abdul Aminu. National Football Teams. Retrieved on 3 May 2021.
- ↑ African Nations Cup 1990 - Final Tournament Details. RSSSF. Retrieved on 3 May 2021.