Abdesselem Ben Mohammed
Abdesselem Ben Mohammed
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | France |
obodo maka egwuregwu | France |
aha n'asụsụ obodo | Abdesselem Ben Mohammed |
aha enyere | Ben |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Jụn 1926, 2 Jenụwarị 1926 |
Ebe ọmụmụ | Casablanca |
Ụbọchị ọnwụ ya | 1965 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
onye nsonye òtù egwuregwu | FC Girondins de Bordeaux, Nîmes Olympique, Wydad Athletic Club, France men's national association football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Abdesselem Ben Mohammed (15 June 1926 - 1965) bụ onye na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-aga n'ihu. Ọ gbara bọọlụ maka Wydad na mba Morocco ebe ọ meriri ọtụtụ asọm mpi mba, tupu ya egwuri egwu na Obodo France na Bordeaux na Nîmes. A mụrụ ya na Morocco, Ben Mohammed nọchitere anya Ndị otu mba France.
Ọrụ mba ụwa
dezieA mụrụ Ben Mohammed na French Protectorate na Morocco. Ọ nọchitere anya Ndị otu mba France na mmeri 1-0 nke oge afo 1954 FIFA World Cup na Ireland na ubochi nke iri abuo na ise n’onwa Nọvemba nke afo 1953. [1]
Nsọpụrụ
dezieEdensibia
dezieNjikọ mpụga
dezie- ↑ Match - France - République d'Irlande - FFF. www.fff.fr.