25 Jenụwarị 2010 Bọmbụ Baghdad

N'abalị iri abụọ na ise n'ọnwa Jenụwarị n'afọ 2010, bọmbụ ụgbọ ala atọ gburu onwe ha gbawara ngwa ngwa n'etiti Baghdad, Iraq. Ọ dịkarịa ala mmadụ iri anọ na otu nwụrụ.[1] N'abalị iri abụọ na asaa n'ọnwa Jenụwarị n'afọ 2010, ndị Islamic State of Iraq kwuru na ọ bụ ha kpatara mwakpo ahụ.

Mwakpo

dezie

Mgbawa mbụ ahụ mere n'ihe dị ka elekere 3:30 nke ehihie (1230 GMT).  Mgbawa nke abụọ bịara naanị nkeji ole na ole ka e mesịrị n'etiti isi obodo ahụ dị nso na Green Zone, nke atọ mechiri n'oge na-adịghị anya.[2]

Ndị mere ya

dezie

Na agbanyeghi na enwebeghi onye kwetere na mwakpo a, onye isi ochichi Iraq duru odu la ndi steeti Islamic nke Iraq hazie Ihe gbasara nwakpo .[1]

  1. 1.0 1.1 "Triple bomb blasts rock Baghdad", Al Jazeera, 25 January 2010. Retrieved on 22 January 2015. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "aljaz25-1-10" defined multiple times with different content
  2. "Three deadly blasts rip through downtown Baghdad", France 24, 25 January 2010. Retrieved on 25 January 2010.