2003 Nzukọ Mgbanwe ihu igwe nke United Nations

Nzukọ mgbanwe ihu igwe nke United Nations nke afọ 2003 mèrè n'etiti ụbọchị mbụ na ụbọchị iri na abuo n'ọnwa Disemba 2003 na Milan, Ịtali. Nzukọ ahụ gụnyere Nzukọ nke asatọ nke Ndị otu (COP9) na United Nations Framework Convention on Climate Change (UNFCCC). Ndị otu ahụ kwetara iji Adaptation Fund guzobere na COP7 n'afọ 2001 karịsịa n'ịkwado mba ndị na-emepe emepe ka ha kwekọọ na mgbanwe ihu igwe. A ga-ejikwa ego ahụ mee ihe maka iwulite ikike site na nnyefe teknụzụ. Na nnọkọ ahụ, ndị otu ahụ kwekọrịtakwara ka ha nyochaa akụkọ mba mbụ nkè mba otu narị na iri na-abụghị Annex I nyèrè.

United Nations Climate Change Conference



COP9
Usòrò:COP9 Logo.jpg
Date(s) 1 December 2003 (2003-12-01)



12 December 2003 (2003-12-12)
Location(s) Milan, Italy
Previous event ← New Delhi 2002
Next event Buenos Aires 2004 →
Participants UNFCCC member countries
Website Summary by the President of the Conference