11 Novemba
aka
November 11
obere ụdị nke | 11th |
---|---|
Akụkụ nke | Önwa iri na otụ |
11 Novemba bu ubochi nke 11th (nke iri na out) na onwa ana kpo Novemba. Na Gregorian calender, 11 Novemba bu ubochi nke 315th (316th na afo nke ana-kpo leap year) na afo. Anyi nwere agugu ubochi 50 du mgbe afo na agwu.
Ihe mere na 11 Novemba
dezie- 1975 - A muru Solomon Okoronkwo n'ubochi n'Amankalu Alayi na Bende L.G.A. di n'Abia State na Nigeria.
- 1982 - O guru Akwukwo n'Amankalu Primary School Alayi bido n'afo 1982 rue afo 1988.
- 1989 - Ulo akwukwo ozo o gara bu Secondary Commercial School, Alayi (Igboji) bido na Januwari 1989 rue onwa mee 1994.
- 1995 - O gara Togo izu ahia n'afo 1995.
- 1997 - Ugbu a Solomon bi na Cotonou di na Republic of Bebin. O gara ebe ahu n'afo 1997.
- 2009 - O luru nwanyi n'afo 2009. A ha nwunye ya bu Charity Chiadikobi Okoronkwo.