Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke mbụ
Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke mbụ
meeting of | Ụlọ omeiwu nke Lagos steeti |
---|
Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke mbụ bụ ngalaba iwu nke Gọọmentị Lagos Steeti nke emere na Ọktoba 2, 1979, n'otu afọ ahụ ka e guzobere Ụlọ omeiwu Lagos Steeti. Nzukọ ahụ gara n'ihu ruo n'Ọktoba 5, 1983.[1] Nzukọ ahụ nwere otu ụlọ na ndị nnọchiteanya ịrị anọ na otu nke ahọpụtara site na mpaghara ọ bụla nke steeti ahụ n'otu nke Unity Party nke Naịjirịa.[2] Onye isi oche nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke mbụ bụ Rt. Hon Oladosun Oshinowo na osote onye isi bụ Hon Moshood Muse.[3][4] E meghere Nzukọ nke abụọ na Ọktoba 5, 1983, na nhọpụta nke Oladimeji Longe dị ka ọkà okwu.[5]
Edensibia
dezie- ↑ The Parliament of Lagos, Nigeria - Parliamentary Detail. cpahq.com. Archived from the original on 18 April 2015. Retrieved on 18 April 2015.
- ↑ LAGOS ASSEMBLY: Lawmakers Pays Tribute To First Speaker, Oshinowo. Legisreportsng. Archived from the original on 2015-04-18. Retrieved on 2022-09-20.
- ↑ Oziegbe Okoeki. Lagos to acquire Lekki Concession Company. The Nation.
- ↑ Lagos Assembly honours Oshinowo, late first speaker - P.M. NEWS Nigeria. pmnewsnigeria.com.
- ↑ Fashola, Adefulire, Ikuforiji, others eulogise Longe. Daily Independent, Nigerian Newspaper. Archived from the original on 2015-04-18. Retrieved on 2015-04-18.