Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke atọ

Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke atọ

 

Ụlọ Nzukọ Lagos
Ụlọ omeiwu Lagos steeti
Ụlọ omeiwu nke Lagos steeti

Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke atọ bụ ngalaba iwu nke Gọọmentị Lagos Steeti nke ehibere na Jenụwarị 14, 1992, nzukọ ahụ gara n'ihu ruo Jụn 1, 1999.[1] Nzukọ ahụ nwere otu ụlọ na ndị nnọchiteanya ịrị anọ na otu ahọpụtara site na mpaghara ọ bụla nke steeti ahụ. Onye isi oche nke Nzukọ omeiwu nke atọ bụ Rt. Hon Shakirudeen Kinyomi na osote onye isi bụ Hon Rasheed Adebowale.[2] E meghere Nzukọ nke anọ na Jụn 2, 2003, ebe Adeleke Mamora pụtara dị ka onye isi oche.[3][4][5]

Edensibia dezie

  1. The Parliament of Lagos, Nigeria - Parliamentary Detail. cpahq.com. Archived from the original on 18 April 2015. Retrieved on 18 April 2015.
  2. SHAKIRUDEEN .O. KINYOMI, ENGR. Nigeriannotables.com. Archived from the original on 14 September 2020. Retrieved on 18 April 2015.
  3. Uganwa (2014). NIGERIA FOURTH REPUBLIC NATIONAL ASSEMBLY. ISBN 9781499088755. Retrieved on 18 April 2015. 
  4. Buhari to announce running mate today. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 16 February 2015. Retrieved on 18 April 2015.
  5. AJOMALE RETURNS AS APC CHAIRMAN IN LAGOS STATE. Encomium Magazine. Retrieved on 18 April 2015.