Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke ịsịị
Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke isii bụ ngalaba iwu nke Gọọmenti Lagos Steetinke ehibere na Jụn 4, 2007. Nzụkọ ahụ gara n'ihu ruo Julaị 4, 2011.[1] Nzukọ ahụ nwere otu ụlọ na ndị nnọchiteanya ịrị anọ na otu ahọpụtara site na mpaghara ọ bụla nke steeti ahụ.[2] Onye isi oche nke Nzukọ omeiwu nke isii bụ Rt. Hon Adeyemi Ikuforiji ebe osote onye isi okwu bụ Hon. Bola Badmus Olujobi[3]
Ikike na ọrụ
dezieỌrụ iwu nke Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke isii bụ ime iwu site na ịnye iwu, nke ụzọ abụọ n'ụzọ atọ nke ụlọ ahụ ga-akwado. Mgbe e nwetesiri nkwado nke ụzọ abụọ n'ụzọ atọ, a na-enye Gọvanọ iwu ahụ, onye ga-abịanye aka ka ọ bụrụ iwu n'ozuzu oke.[4] Nzukọ ahụ na-enyocha ma kwado mmefu ego kwa afọ nke gọọmentị steeti na ngosi nke gọvanọ.[5] Nzukọ ahụ na-arụkwa ọrụ dị mkpa na nhọpụta nke ndị kọmishọna steeti, ndị isi ikpe na ndị isi ndị ọzọ site n'aka onye ji ọkwa gọvanọ.[6][7]
Edensibia
dezie- ↑ Intrigues That Ushered in 7th Lagos Assembly. TheNigerianVoice. Retrieved on 18 April 2015.
- ↑ Results of Lagos Governorship, House of Assembly polls. Vanguard News (11 April 2015). Retrieved on 18 April 2015.
- ↑ Ikuforiji Re-elected Lagos Speaker, Articles - THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Archived from the original on 18 April 2015. Retrieved on 18 April 2015.
- ↑ Lagos Governor Signs 2010 Budget. TheNigerianVoice. Retrieved on 18 April 2015.
- ↑ Lagos Assembly Approves 499.105bn as 2013 Budget, Articles - THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Archived from the original on 18 April 2015. Retrieved on 18 April 2015.
- ↑ Lagos Cabinet: Fashola Submits 37 Names to Assembly , Articles - THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Archived from the original on 16 April 2015. Retrieved on 18 April 2015.
- ↑ Fashola approves appointment of six new judges for Lagos High Court | Premium Times Nigeria (20 May 2013).