Ụlọ ọgwụ Mahadum na-akuzi ihe na Lagos steeti
Lagos State University Teaching Hospital
Oge/afọ mmalite | 1955 |
---|---|
aha gọọmenti | Lagos State University Teaching Hospital |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | British English |
affiliation | Mahadum nke Ȯra Lagos |
asụsụ njieme | British English |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ikeja |
ebe | Ikeja |
nhazi ọnọdụ | 6°35′24″N 3°20′30″E |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | chief medical officer |
Isi ọgbaka | Lagos State Ministry of Education, Mahadum nke Ȯra Lagos |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee |
street address | Ikeja, Lagos State, Nigeria |
Akara ekwentị | +234-805-769-9802 |
webụsaịtị | http://www.lasuth.org.ng/ |
emergency services | available |
Àtụ:Infobox hospital Ụlọ ọgwụ Mahadum na-akuzi ihe na Lagos steeti nke a na-akpọ LASUTH bụ ụlọ ọgwụ na-akụzi nke Lagos steeti nwe, Nigeria, nke dị na Mahadum Lagos steeti. Ọ dị na Ikeja - isi obodo steeti ahụ.
Ụlọ ọrụ LASUTH Mahadum Lagos Steeti na Mahadum Medicine kere ọdịdị ha. E guzobere ụlọ ọgwụ a n'afọ 1955 site na obere ụlọ ahụike si na mpaghara ọdịda anyanwụ. A gbanwere ya n'ụlọ ọgwụ nkuzi n'afọ July 2001
Mmezu dezie
N'ụbọchị iri na abụọ n'ọnwa Novemba afọ 2015 ka emere transplanti akụrụ nke mbụ gara nke ọma n'ụlọ ọgwụ a.
Ntughari dezie