Ụlọ Ọrụ Na-enye Ike Mmiri Shiroro
Ụlọ ọrụ ọkụ eletrik Shiroro bụ ụlọ ọrụ ọkụ eletriki nke Osimiri Kaduna na Steeti Niger, Naịjirịa . [1][2] Ọ nwere ikike na-emepụta ike nke megawatts narị isii, puku narị asatọ iji nye ike karịa ụlọ puku narị anọ na anọ.
Ụlọ ọrụ ọkụ eletrik Shiroro malitere ịrụ ọrụ n'afọ 1990. [3]
Akụkọ na-ekwu n'afọ 2019, Shiroro Hydroelectric Power Plant, Niger Staeti enwetala nkwado ego ijeri naira asatọ na ise dị ka ndị ọrụ ya, Ikikere Ụlọ ọrụ ọkụ nke ugwu ndịda, mgbanwe nke ọnụ ahịa green bond iji melite mmepụta ya.[4]
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ọdụ ụgbọ mmiri na ọdọ mmiri na Naịjirịa
- Ụgbọelu Shiroro
Edensibia
dezie- ↑ Shiroro Lake. OpenStreetMap. Retrieved on 13 June 2018.
- ↑ Shiroro power station. Google Maps. Retrieved on 13 June 2018.
- ↑ Shiroro Dam. Encyclopædia Britannica. Archived from the original on January 18, 2013. Retrieved on July 21, 2012.
- ↑ Emma (March 2, 2019). Shiroro Power Plant receives N8.5 b boost. www.vanguardngr.com.