Ụkwaranta
Tuberculosis is an infectious disease caused by Mycobacterium tuberculosis . < ref name=":0" > " [ http:// www.who.int/mediacentre/factsheets/fs104/en/ Tuberculosis Fact sheet N°104 ] ". " WHO " . October 2015. Retrieved 11 February 2016. </ ref > Acne most commonly affects the lungs, but other parts of the body can be affected. Time does not show, but there is a cough that is not strong. About 10 percent of this is not very strong in the end because it was not taken care of properly. It also kills half of the survivors. Signs that a person has it include coughing up blood all the time, chills, fever at night and a person losing weight. < ref name=":0" /> The reason why it is given the name "exploitation". < ref > [ https:// books.google.com/books?id=pz2ORay2HWoC&pg=RA1-PA352 The Chambers Dictionary ] . New Delhi: Allied Chambers India Ltd. 1998. p. 352. ISBN < bdi > 978-81-86062-25-8 </ bdi > . </ ref > When other parts of the body are affected, it acts on the soles of the feet. < ref > Dolin, [edited by] Gerald L. Mandell, John E. Bennett, Raphael (2010). " Mandell, Douglas, and Bennett's principles and practice of infectious diseases " (7th ed.). Philadelphia, PA: Churchill Livingstone/Elsevier. pp. Chapter 250. ISBN < bdi > 978-0-443-06839-3 </ bdi > . </ ref >
A na-ebute ụkwaranta site na ikuku mgbe onye nwere ya na ngụgụ ya kwara ụkwara, bụpụrụ asọ mmiri , maọbụ maa uzere.[1][2] Ndị nwere ụkwara nta nke zoro ezo n'enwekarị obiri na aja ọcha na ndị n'ese ihe osise.[1] Tupu amata maọbụ ụkwaranta, a na-ele onye ahụ ahụ nkeọma iji mara ma onwere ya site n'obi ya na site n'inyocha ọbara ya nkeọma.[3] Mgbochi ụkwaranta gụnyere ilebara ndị were ya anya nkeọma, ime nchọpụta n'ezigbo oge tupu ọgbasaa, n'ịgba onye oji ọgwụ akpọrọ basilus kalmete-Guirin.[4][5][6] Ndị nwere ike inweta ya ngwa ngwa gụnyere ndị ha ndịọzo bi n'otu ebe, ndị n'arụkọ ọrụ na iso ndị nwere ya n'emekọrịta.[6] Onye nwere ya kwesiri iji ọgwụ enyere maka ya n'eme ihe mgbe kwesịrị. Mana nchọpụta emere ugbu a n'egosi na ọ na-eguzogide ọgwụ ụfọdu.[1]
Otu onye n'ime mmadụ atọ ndị bi n'ụwa taa nwere ụkwaranta.[1] Otu pasent n'enwetakwa ya kwa afọ.[7] N'afọ 2014, enwere nde mmadụ itolu n'ụma isii nke kpatarala ọnwụ mmadụ ruru otu nde n'okara. ihe karịrị pasent iri itolu na ise bụ ndị ogburu bụ ndị Afrika. Kemgbe afọ 2000, ọnụọgụgụ ndị nwere ya n'agbadata na mba ndị n'emepe emepe. Pasent iri asatọ ndị si mba Esia na Afrika nwere ya, ebe pasent 5-10 si mba Amerika nwere ya site na nnyocha emere maka ọgwụ ya.[8] Ukwaranta eteela aka oji dịrị.[9]
Njikọ
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; no text was provided for refs named:0
- ↑ "Basic TB Facts". CDC. March 13, 2012. Retrieved 11 February 2016.
- ↑ Konstantinos A (2010). "Testing for tuberculosis". Australian Prescriber. 33 (1): 12–18.
- ↑ Hawn, TR; Day, TA; Scriba, TJ; Hatherill, M; Hanekom, WA; Evans, TG; Churchyard, GJ; Kublin, JG; Bekker, LG; Self, SG (December 2014). "Tuberculosis vaccines and prevention of infection". Microbiology and molecular biology reviews : MMBR. 78 (4): 650–71. PMID 25428938.
- ↑ Harris, Randall E. (2013). Epidemiology of chronic disease : global perspectives. Burlington, MA: Jones & Bartlett Learning. p. 682. ISBN 9780763780470.
- ↑ 6.0 6.1 Organization, World Health (2008). Implementing the WHO Stop TB Strategy : a handbook for national TB control programmes. Geneva: World Health Organization. p. 179. ISBN 9789241546676.
- ↑ "Tuberculosis". World Health Organization. 2002.
- ↑ Kumar V, Abbas AK, Fausto N, Mitchell RN (2007). Robbins Basic Pathology (8th ed.). Saunders Elsevier. pp. 516–522. ISBN 978-1-4160-2973-1.
- ↑ Lawn, SD; Zumla, AI (2 July 2011). "Tuberculosis". Lancet. 378 (9785): 57–72. doi: 10.1016/S0140-6736(10)62173. PMID 21420161.