Ọrụ ugbo mmiri ara ehi na Canada

Ọrụ ugbo mmiri ara ehi bụ otu n'ime ngalaba ọrụ ụgbọ kachasị na mba kanada. Mmiri ara ehi nwere ọnụnọ dị ịrịba ama na mpaghara niile ma bụrụ otu n'ime ngwa ahịa ụgbọ abụọ kachasị elu na mpaghara asaa n'ime mpaghara iri.[1]

Ehi ehi n'ụlọ nkwakọba ihe na Quebec

N'afọ 2018, e nwere ehi mmiri ara ehi 967,700 na ụgbọ 10,679 gafee mba ahụ.[2] obodo Quebec na Ontario bụ mpaghara ndị n'emepụta mmiri ara ehi, nwere ụgbọ 5,120 na 3,534 nke n'emepụta 37% na 33% nke mmiri ara ehi niile nke kanada.[3] A n'eche na nke a ga-anọchite anya 8% nke ndị ọrụ ụgbọ na mba Kanada.[4] Ọ bụ ezie na ọrụ ụgbọ mmiri ara ehi ka bụ ihe a ma ama na ọha mmadụ nke mba kanada, ọnụ ọgụgụ ụgbọ mmiri ehi na mba kanada anọwo n'ebelata nke ukwuu kemgbe n'afọ 1971 ebe oke nke ụgbọ ahụ amụbaala nke ukwuu ruo ehi 89 n'otu ụgbọ.

  1. An Overview of the Canadian Agriculture and Agri-Food System 2012; Agriculture and Agri-Food Canada (31 July 2015).
  2. Government of Canada. (2018). Number of farms, dairy cows and heifers. Retrieved from http://www.dairyinfo.gc.ca/index_e.php?s1=dff-fcil&s2=farm-ferme&s3=nb
  3. Canadian Dairy Information Centre; Dairy Facts and Figures; Number of Farms, Dairy Cows and Heifers (23 April 2019).
  4. Ending supply management: An opportunity for Canada (en). www.newswire.ca. Retrieved on 2018-05-06.