Ọrịa n’esochi mgbe nwaanyị mụsịrị nwa

Ọrịa n’esochi mgbe nwaanyị mụsịrị nwa
disease
obere ụdị nkepuerperal disorders, reproductive tract infection Dezie
health specialtyobstetrics Dezie
ICPC 2 IDW70 Dezie
NCI Thesaurus IDC114405 Dezie

' Ọrịa n’esochi mgbe nwaanyị mụsịrị nwa nke amakwa dịka, ọrịa n’ejidekarị nwaanyị mgbe ọmụsịrị nwa,'maọbụọrịa n’ejide nne nwata,bụ njenkea na-ahụtakarị n’ebe nwaanyị si amụ nwanke n’esochimgbe amụsịrị nwamaọbụmgbe imepụrụ nwaanyị. Ihe n’egosi n’ojidela mmadụ gụnyereahụ ọkụnke karịrị oyi ọmụma,Àtụ:Convertoyi, mgbu n’ime afọ, usi ọjọọ nke ihe mmadụ jiri bụrụ nwaanyịihe mmadụ jiri bụrụ nwaanyị .[1] Ọ na-emekarị mgbe orubeghị awa 24 nwaanyị mụsịrị nwa ruo abalị nri.[2]

Ọrịa n’esochi mgbe nwaanyị mụsịrị nwa
Nhazi na ihe ndị enwetara n’ime
Nje akpọrọ streptokokus piojins(nke n’egosi ọbara ọbara ebe ọbụla ọdị) bụ ya n’akpata ọrịa. (ịdị elu nke karịrị 900)
ICD-10O85
ICD-9672
MeSHD011645

Nke kasị dị ebe niile bụ nke akpa nwana ndị dị n’akụkụnke amakwa dịka Ọrịa n’esochi mgbe nwaanyị mụsịrị nwa maọbụnke akpọrọ postpatọm metraịtis n’olu bekee. Ihe ize ndụ ndịọzọ dị ya gụnyereibewa nwaanyị afọ ma wepụta nwa,na ịhụ nje ndị dị iche iche dịka ndị nọ n’ogo nke B nke Strptokokusnke nke dị n’ebe nwaanyị si amụ nwa,akpa nwa ịgbawapụta mmiri mgbe oge erubeghị, naime ime mmadụ ogologo ogenaihe ndịọzọ. Onwere ụdị nje dị iche iche nke n’akpata ya. Ime nnyocha n’enye aka iji chọpụta ihe kpatara ya n’ebe nwaanyị si amụ nwan’ọbara. Mana ndị enweghị ike kwụsịga-achọ ime nnukwu nnyocha bụ ile ime ahụ niile. Ihe ndịọzọ n’akpata ahụ ọkụ gụnyere:ara nwaanyị iju karịa ka okwesịrị,nje nke ebe asị anyụ mamịrị,ibute ọrịa mgbe awasịrị afọ maọbụimepekwu ebe nwaanyị si amụ nwa,nammechi nke ebe esi ikuku si ekesa n’ah atelectasis .[1]

N’ihi ihe ize ndụ nke dị n’ịwa afọ tupu ekupụta nwa, a na-atụ aro ka nwaanyị obụla nweta ọgwụ mgbochidịka ampisilinnaoge aga awa ya afo maka ikuputa nwa Ndị eji ọgwụ gwọọ n’enwere onwe mgbe ihe dịka abalị abụọ maọbụ atọ gasịrị. A na-atụ aro ka ndị nke ha esichaghị ike nwere ike iji mmiri ọgwụnke a na-agbanye n’ime ahụ. ọgwụ enwere ike iji mee ihe gụnyereampisilinnagentamicinmaọbụrụ na amurụ nwa ahụ n’enweghị nsogbu ọbụla maọbụklịndamicinna gentamisin maọbụrụ n’awara ya afọ. Nye ndị ka nwere nsogbu n’agbanyeghị ọgwụ ndị eji eme ih, enwere ike ile ma abụ ọ na agbakọ n’ime.[[]][1]

N’obodo ndị mepere emepe, otu maọbụ pasent abụọ n’enwekarị nsogbụ n’akpa nwamgbe ha mụsịrị nwa ebe nwananyị si amụ nwa. Ọ na-amụba site na pasent ise ruo na iri na atọ nye ndị ịmụ nwa n’esiri ike na pasent iri ise nye ndị awara afọ tupu ejiri ọgwụ mgbochi ufodụ mee ihe.[1] N’afọ 2013, ọrịa a gburu mmadụ puku 24 nke belatara ma ejiri ya tụnyere puku 34 n’afọ 1990.[3] Nke mbụ ya doro anya edekọrọ bụ ọtụtụ narị afọ gara aga mgbe Hipokret n’ede akwụkwọ.[4] Ọrịa n’egbu mmadụ aghara aghara mgbe oge zuru maka ịmụ nwa site na narị afọ iri na asatọ ruo n’afọ ndị 1930 mgbe ewepụtara ọgwu.[5] Na 1847, na Ọstrịa Ignaz Semmelweissji site n’ịkwọcha akanke oji klorin emebelataọnwụ site na pasent 20 ruo na pasent abụọ.[6][7]

Ebe akpọtụrụ uche dezie

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 (2014) "37", Williams obstetrics, 24th, McGraw-Hill Professional, Chapter 37. ISBN 9780071798938. 
  2. (2014) DC Dutta's Textbook of Obstetrics. JP Medical Ltd. ISBN 9789351520672. 
  3. (17 December 2014) "Global, regional, and national age-sex specific all-cause and cause-specific mortality for 240 causes of death, 1990-2013: a systematic analysis for the Global Burden of Disease Study 2013.". Lancet. DOI:10.1016/S0140-6736(14)61682-2. PMID 25530442. 
  4. (2005) Manual of perinatal infections. New Delhi: Jaypee Bros.. ISBN 9788180614729. 
  5. (1992) A history of medicine. New York: Dekker, 257-258. ISBN 9780824786731. 
  6. (April 2014) "Puerperal group A streptococcal infection: beyond Semmelweis.". Obstetrics and gynecology 123 (4): 874-82. PMID 24785617. 
  7. (2013) "Medicine in stamps-Ignaz Semmelweis and Puerperal Fever.". Journal of the Turkish German Gynecological Association 14 (1): 35-9. PMID 24592068.